2 Ndị Eze 14:3 - Bible Nso3 O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, nání na o meghi dika Devid nna-ya; dika ihe nile si di nke Joash nna-ya mere, otú a ka o mere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị, ma o meghị dịka nna nna ya bụ Devid mere. Nʼihe niile, ọ gbasoro nzọ ụkwụ nna ya Joash. Faic an caibideil |