2 Ndị Eze 13:16 - Bible Nso16 Ọ si eze Israel, Tukwasi aka-gi n'uta: o we tukwasi aka-ya. Elaisha we tukwasi aka-ya abua n'aka abua nke eze. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ịlaisha gwakwara eze Izrel okwu sị ya, “Jide ụta ahụ nʼaka gị abụọ.” Mgbe o jidere ụta ahụ Ịlaisha tụkwasịrị aka nke ya nʼaka eze. Faic an caibideil |