2 Ndị Eze 12:16 - Bible Nso16 Adighi-ewebata ego àjà-ikpe-ọmuma na ego àjà-nmehie n'ulo Jehova: ọ bu ndi-nchu-àjà nwe ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 E webataghị ego niile sitere nʼaja ikpe ọmụma nakwa aja mmehie nʼime ụlọnsọ ukwuu Onyenwe anyị. Ọ bụ ndị nchụaja nwe nke ahụ. Faic an caibideil |