2 Ndị Eze 11:5 - Bible Nso5 O we nye ha iwu, si, Nka bu ihe unu gēme: otù uzọ n'uzọ atọ nime unu, bú ndi nābà nime n'ubọchi-izu-ike, ganēdebe kwa ihe-ndebe ulo eze; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 O nyere ha iwu, sị, “Nke a bụ ihe unu ga-eme, unu bụ ndị nọ nʼotu atọ ga-abịa ọrụ nʼụbọchị izuike, nke otu ụzọ nʼime unu na-eche ụlọeze nche, Faic an caibideil |