2 Ndị Eze 11:20 - Bible Nso20 Ndi nile nke ala ahu we ṅuria ọṅu, obodo ahu di-kwa-ra jū: ha we were mma-agha me ka Atalaia nwua n'ulo eze. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ndị ala ahụ niile ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu, obodo ahụ dakwara jụụ, nʼihi na e ji mma agha gbuo Atalaya nʼụlọeze. Faic an caibideil |