2 Ndị Eze 10:12 - Bible Nso12 O bilie, bia, jerue Sameria. Mb͕e ya onwe-ya ruru ulo-nlibe-anu nke ndi-ọzùzù-aturu n'uzọ, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Emesịakwa, Jehu hapụrụ Jezril gaa Sameria. Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ọ bịaruru ebe a na-akpọ Ebe Izuike Ndị ọzụzụ atụrụ. Faic an caibideil |