2 Jọn 1:8 - Bible Nso8 Lezienu onwe-unu anya, ka unu we ghara ila ọlu ayi luru n'iyì, kama ka unu we nata ugwọ-ọlu zuru ezù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Lezienụ anya, ka unu ghara itufu ụgwọ ọrụ nke anyị dọgburu onwe anyị nʼọrụ maka ya, kama ka unu nata ụgwọ ọrụ unu nʼuju. Faic an caibideil |