13 Umu nwa-nna-gi nwanyi, bú onye arọputaworo, nēkele gi.
13 Ụmụ nwanne gị nwanyị, bụ onye a họpụtara, na-ekele unu.
Ọ buru kwa na unu nēkele nání umu-nne-unu, gini ka unu nēme kari ndi ọzọ? ọbuná ndi mba ọzọ, hà adighi-eme otù ihe ahu?
Nwanyi ahu nke nọ na Babilon, nke soro unu buru onye arọputaworo, nēkele unu; nwam, bú Mak, nēkele kwa unu.