2 Ihe E Mere 9:17 - Bible Nso17 Eze me-kwa-ra oké oche-eze nnọdu ọdu, machita ya ọla-edo anāgwaghi agwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Eze mekwara ocheeze dị ukwu nke e ji ọdụ enyi na ọlaedo a nụchara anụcha machie Faic an caibideil |