2 Ihe E Mere 9:10 - Bible Nso10 Ọzọ kwa, ndi-orù Huram, na ndi-orù Solomon, ndi siri n'Ofia bubata ọla-edo, bubatara osisi algum na nkume di oké ọnu-ahia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ndị ohu Hiram na ndị ohu Solomọn bubatara ọlaedo site nʼỌfịa. Ha butekwara osisi algụm, na nkume dị oke ọnụahịa dị iche iche. Faic an caibideil |