2 Ihe E Mere 7:2 - Bible Nso2 Ndi-nchu-àjà apughi kwa ibà n'ulo Jehova, n'ihi na ebube Jehova juputara ulo Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ndị nchụaja enweghị ike ịbanye nʼime ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị nʼihi ebube Onyenwe anyị nke jupụtara ụlọnsọ ahụ. Faic an caibideil |