2 Ihe E Mere 4:18 - Bible Nso18 Solomon we me ihe ndia nile n'uba nke-uku: n'ihi na achọputaghi ọtùtù ọla ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ihe ndị a niile nke Solomọn mere dị ukwuu nke ukwu; nke bụ na-enweghị ike ịgụkọta ihe ịdị arọ nke bronz ahụ bụ. Faic an caibideil |