Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




2 Ihe E Mere 30:4 - Bible Nso

4 Ihe a ziri ezi n'anya eze ma n'anya nkpọkọta Israel nile.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Eze na Izrel niile nwere otu mkpebi ime ya otu a.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




2 Ihe E Mere 30:4
3 Iomraidhean Croise  

Nkpọkọta ahu nile we si na ha gēme otú a: n'ihi na okwu ahu ziri ezi n'anya ndi Israel nile.


N'ihi na ha apughi ime ya na mb͕e ahu, n'ihi na ndi-nchu-àjà adoghi onwe-ha nsọ n'ọnu-ọgugu nke gēzuru ihe ahu, ndi Israel achikọtaghi kwa onwe-ha biarue Jerusalem.


Ha we guzo okwu a, ikwusa n'Israel nile, site na Bia-sheba we rue Dan, ka ha bia imere Jehova, bú Chineke Israel, ememe ngabiga nime Jerusalem: n'ihi na ha emeghi ya dika edeworo ya n'akwukwọ n'ọtutu mb͕e gara aga.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan