2 Ihe E Mere 27:9 - Bible Nso9 Jotam we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, ha we lìe ya n'obodo Devid: Ehaz nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Jotam sooro ndị nna nna ya dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo Devid. Ehaz nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Faic an caibideil |