2 Ihe E Mere 27:6 - Bible Nso6 Jotam we me onwe-ya ka ọ di ike, n'ihi na o doziri uzọ-ya nile n'iru Jehova, bú Chineke-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Jotam ghọrọ eze dị ike nʼihi na ọ kpachara anya debe iwu Onyenwe anyị Chineke ya. Faic an caibideil |