2 Ihe E Mere 27:3 - Bible Nso3 Onye ahu wuru ọnu-uzọ-ama ulo Jehova nke di n'elu, o wu-kwa-ra ulo n'uba n'elu mb͕idi Ofel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Jotam wugharịrị Ọnụ Ụzọ Ama nke dị Elu nke ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ nʼelu mgbidi nke ugwu Ofel. Faic an caibideil |