Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




2 Ihe E Mere 24:3 - Bible Nso

3 Jehoiada we lutara ya ndinyom abua; o we mua umu-ndikom na umu-ndinyom.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Jehoiada lụtaara ya ndị inyom abụọ, ndị mụtaara ya ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




2 Ihe E Mere 24:3
7 Iomraidhean Croise  

O biri n'ọzara Peran: nne-ya we si n'ala Ijipt lutara ya nwunye.


kama ọ bu alam na umu-nnam ka i gējekuru, lutara nwam, bú Aisak, nwunye.


Lemek we lutara onwe-ya ndinyom abua: aha otù onye nime ha bu Eda, aha nwayi ibe-ya bu Zila.


Jehoiada we ghọ agadi, ubọchi ndu-ya we ju ya afọ, o we nwua; ọgu arọ isi na iri ka ọ b͕ara mb͕e ọ nwuru.


Joash we me ihe ziri ezi n'anya Jehova ubọchi nile nke Jehoiada, bú onye-nchu-àjà.


O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na ọ di n'obi Joash ime ka ulo Chineke di ọhu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan