2 Ihe E Mere 20:4 - Bible Nso4 Juda we chikọta onwe-ha ichọ iye-aka site n'aka Jehova: ọbuná site n'obodo nile nke Juda ka ha biara ichọsi Jehova ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ndị Juda zukọtara ịchọ inyeaka Onyenwe anyị; nʼezie, ha sitere nʼobodo niile nke Juda bịa ịchọ ihu Onyenwe anyị. Faic an caibideil |