2 Ihe E Mere 2:15 - Bible Nso15 Ma ub͕u a ọka wheat ahu na ọka barley ahu na manu ahu na manya-vine ahu, bú nke onye-nwem kwuru, ya zitere ndi-orù-ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 “Ugbu a, ka onyenwe m zitere ndị ohu ya ọka wiiti ahụ, na ọka balị, na mmanya vaịnị, na mmanụ oliv, dịka ọ kwere na nkwa. Faic an caibideil |