Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




2 Ihe E Mere 19:1 - Bible Nso

1 Jehoshafat, bú eze Juda, we laghachi n'ulo-ya n'udo, rue Jerusalem.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

1 Mgbe Jehoshafat, eze Juda, laghachiri nʼụlọ ya na Jerusalem nʼudo.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




2 Ihe E Mere 19:1
3 Iomraidhean Croise  

Agha we la elu n'ubọchi ahu: eze Israel we guzogide onwe-ya n'ub͕ọ-ala-ya imegide Siria rue anyasi: ọ we nwua mb͕e anyanwu nāda.


Jihu nwa Hanani, bú onye-ọhu-uzọ, we pua izute ya, ọ si eze, bú Jehoshafat, Ò kwesiri gi iyere onye nēmebi iwu aka? ọ̀ bu kwa ndi nākpọ Jehova asì ka i nāhu n'anya? ma n'ihi ihe a iwe dikwasi gi site n'iru Jehova.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan