2 Ihe E Mere 17:16 - Bible Nso16 onye so ya bu Amasaia nwa Zikri, onye were afọ-ofufo nye Jehova onwe-ya; ya na orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ ise, ndi-dike bu dìnkpà: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu nye onwe ya maka ọrụ Onyenwe anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000). Faic an caibideil |