Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




2 Ihe E Mere 16:5 - Bible Nso

5 O rue, mb͕e Beasha nuru ya, na ọ rapuru iwu Rema, me ka ozi-ya ahu kwusi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Mgbe Baasha nụrụ nke a, ọ kwụsịrị iwu Rema, hapụkwa ọrụ ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




2 Ihe E Mere 16:5
4 Iomraidhean Croise  

Ma agha di n'etiti Esa na Beasha, bú eze Israel, ubọchi-ha nile.


O rue, mb͕e Beasha nuru ya, na ọ rapuru iwu Rema, we biri na Tiaza.


Ben-hedad we ge eze, bú Esa, nti, zite ndi-isi usu nile nke ndi-agha o nwere imegide obodo nile nke Israel; ha we tib͕ue Ijon, na Dan, na Ebel-maim, na ulo-nchikọbata-ihe nile nke obodo Naftali nile.


Ma Esa, bú eze, chiri Juda nile; ha we bupu nkume nile nke Rema, na osisi-ya nile, nke Beasha ji wu ya; o we were ha wue Geba na Mizpa'


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan