2 Ihe E Mere 16:11 - Bible Nso11 Ma, le, ihe nile Esa mere, nke-mbu na nke-ikpe-azu, le, edewo ha n'akwukwọ ndi-eze Juda na Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ihe banyere ihe ọzọ niile nʼoge ọchịchị Asa, site na mmalite ruo ọgwụgwụ ka e dere nʼime akwụkwọ ndị eze Juda na Izrel. Faic an caibideil |