2 Ihe E Mere 15:18 - Bible Nso18 Ọ chibata n'ulo Jehova ihe nile nna-ya doro nsọ, na ihe nile ya onwe-ya doro nsọ, bú ọla-ọcha, na ọla-edo, na ihe di iche iche ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 O webatara nʼime ụlọnsọ ukwu Chineke, ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile, nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ. Faic an caibideil |