2 Ihe E Mere 14:4 - Bible Nso4 ọ si Juda ka ha chọ Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha, na ime iwu na ihe enyere n'iwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 O nyere Juda iwu ka ha chọọ Onyenwe anyị Chineke nke nna ha, ka ha debekwa iwu ya na ụkpụrụ ya niile. Faic an caibideil |