2 Ihe E Mere 13:21 - Bible Nso21 Abaija we me onwe-ya ka ọ di ike, o we lutara onwe-ya ndinyom iri na anọ, mua orú umu-ndikom na abua, na umu-ndinyom iri na isi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ma Abija gara nʼihu bụrụ onye dị ike, ọ lụrụ nwunye iri na anọ, mụọ iri ụmụ nwoke abụọ na abụọ, na ụmụ ndị nwanyị iri na isii. Faic an caibideil |