2 Ihe E Mere 11:20 - Bible Nso20 Mb͕e ọ lusiri ya ọ luta-kwa-ra Meaka nwa-nwayi Absalom; o we muara ya Abaija, na Atai, na Ziza, na Shelomit. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Emesịa, ọ lụkwara nwunye ọzọ aha ya bụ Maaka, nwa nwanyị Absalọm. Ụmụ ha mụtara bụ Abija, na Atai, na Ziza, na Shelomit. Faic an caibideil |