2 Ihe E Mere 11:17 - Bible Nso17 Ha we me ka ala-eze Juda di ike, ha b͕a kwa Rehoboam nwa Solomon ume, arọ atọ: n'ihi na ha jere ije n'uzọ Devid na Solomon arọ atọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ha mere ka alaeze Juda sie ike. Ha kwagidekwara Rehoboam nwa Solomọn afọ atọ, na-agbasokwa nʼụzọ niile nke Devid na Solomọn nʼoge a. Faic an caibideil |