1 Timoti 3:7 - Bible Nso7 Ma ọ ghaghi kwa inwe àmà di nma site n'ọnu ndi nọ n'èzí; ka ọ ghara idabà n'ita-uta, ya na ima n'ọnyà ekwensu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ọ ga-abụkwa onye nwere ezi ama nʼebe ndị nọ nʼezi nọ, ka ọ ghara ịdaba nʼọnọdụ ihere nakwa nʼọnya ekwensu. Faic an caibideil |