1 Timoti 3:6 - Bible Nso6 onye nābughi onye ọhu, ka aghara ifuli ya elu, o we dabà n'ọmuma-ikpé ekwensu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ọ gaghị abụ onye chegharịrị ọhụrụ, ma ọ bụghị ya, ọ ga-afụlị onwe ya elu nʼịnya isi, ma si otu a daba nʼọmụma ikpe dị ka ekwensu. Faic an caibideil |