1 Timoti 1:14 - Bible Nso14 ma amara nke Onye-nwe-ayi, ya na okwukwe na ihu-n'anya nke di nime Kraist Jisus, riri nne nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ma Onyenwe anyị wụkwasịrị m amara ya, nke babigara ụba oke, ya na okwukwe na ịhụnanya nʼime Kraịst Jisọs. Faic an caibideil |