1 Samuel 8:2 - Bible Nso2 Ma aha ọkpara-ya bu Joel; aha nwa-ya nwoke nke-abua bu Abaija: ha bu ndi-ikpe nime Bia-sheba. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Juel, ọkpara ya, na Abija, nke na-eso ya ka ọ họpụtara. Ha nọkwa na Bịasheba na-ekpe ndị Izrel ikpe. Faic an caibideil |