1 Samuel 31:6 - Bible Nso6 Sọl we nwua, ya na umu-ya ndikom atọ na onye nēbu ihe-agha-ya na ndikom-ya nile n'otù, n'ubọchi ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ya mere, Sọl na ụmụ ya ndị ikom atọ, onye na-ebu ihe agha ya na ndị agha ya niile, nwụrụ nʼotu ụbọchị ahụ. Faic an caibideil |