1 Samuel 30:2 - Bible Nso2 dọta kwa ndinyom na ndi nile nọ na ya n'agha, site n'onye ntà we rue onye uku: ha emeghi ka onye ọ bula nwua, kama ha dupuru ha, je ije-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 dọtakwa ndị inyom na ndị niile bi nʼime ya nʼagha, ma okenye ma ụmụntakịrị. Ha egbughị ha egbu, kama ha buuru ha laa. Faic an caibideil |