1 Samuel 3:5 - Bible Nso5 O we b͕akuru Ilai, si, Lem; n'ihi na i kpọrọm òkù. Ọ si, Akpọghm òkù; jeghachi dina ala. O we je dina ala. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 O biliri jekwuru Elayị, sị ya, “Lee m abịala m.” Ma Elayị sịrị ya, “Mba, akpọghị m gị, laghachi gaa dinaa ala.” Samuel gara dina ala. Faic an caibideil |