1 Samuel 3:20 - Bible Nso20 Israel nile site na Dan we rue Bia-sheba we mara na emewo Samuel onye kwesiri okwukwe iburu Jehova onye-amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ndị Izrel niile, site na Dan ruo Bịasheba, matara na Samuel bụ onye amụma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi. Faic an caibideil |