1 Samuel 28:13 - Bible Nso13 Eze we si ya, Atula egwu: n'ihi na ọ̀ bu gini ka i huworo? Nwayi ahu we si Sọl, Ahuwom chi ka ha nēsi n'ala rigota. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Eze sịrị ya, “Atụla egwu! Gịnị ka ị na-ahụ?” Nwanyị ahụ sịrị, “A hụrụ m chi ka o si nʼala na-arịgopụta.” Faic an caibideil |