1 Samuel 28:10 - Bible Nso10 Sọl we were Jehova ṅuara ya iyi, si, Jehova nādi ndu, Ahuhu ajọ omume agaghi-ezute gi ma-ọli n'ihe a. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ma Sọl jiri Onyenwe anyị ṅụọra ya iyi, “Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ, agaghị ata gị ahụhụ nʼihi ihe a.” Faic an caibideil |