1 Samuel 26:24 - Bible Nso24 Ma, le, dika ndu-gi di uku ta n'anyam, ka ndum di uku otú a n'anya Jehova, ka Ọ naputakwam na nkpab͕u nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ugbu a, ka Onyenwe anyị zọpụta ndụ m, ọ bụladị dịka m sị zọpụta ndụ nke gị taa. Ka ọ napụtakwa m site na mkpagbu m niile.” Faic an caibideil |