1 Samuel 26:18 - Bible Nso18 Ọ si kwa, N'ìhi gini kwa ka onye-nwem nāchu orù-ya n'azu? n'ihi na gini ka m'mere? ìhe ọjọ gini di kwa n'akam? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ọ sịkwa, “Nʼihi gịnị ka onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya? Gịnị ka m mere? Gịnịkwa bụ ihe ọjọọ ị chọtara nʼaka m? Faic an caibideil |