1 Samuel 26:17 - Bible Nso17 Sọl we mata olu Devid, si, Ọ̀ bu olu-gi bú nka, nwam Devid? Devid we si, Ọ bu olum, onye-nwem, eze. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Mgbe ahụ, Sọl matara na ọ bụ olu Devid, ọ sịrị, “Ọ bụ gị nwa m, Devid?” Devid zara sị ya, “E, ọ bụ olu m, onyenwe m, eze.” Faic an caibideil |