1 Samuel 25:40 - Bible Nso40 Ndi-orù Devid we biakute Abigail rue Kamel, gwa ya okwu, si, Devid ezitewo ayi biakute gi ilutara ya gi onwe-gi na nwunye. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ndị ozi Devid bịakwutere Abigel na Kamel zie ya ozi sị, “Devid zitere anyị bịakwute gị ịlụta gị ka ị ghọọ nwunye ya.” Faic an caibideil |