1 Samuel 25:32 - Bible Nso32 Devid we si Abigail, Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke Israel, bu, Onye zitere gi ta izutem: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Devid zara Abigel sị ya, “Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel onye zitere gị taa ka ị bịa zute m. Faic an caibideil |