1 Samuel 25:30 - Bible Nso30 O gēru kwa, mb͕e Jehova gēmewori nye onye-nwem dika ezi ihe nile si di nke O kwuworo bayere gi, mb͕e Ọ gēnyewo kwa gi-ri iwu ibu onye-ndú Israel; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Mgbe Onyenwe anyị mezuru nye onyenwe m ihe ọma niile nke o kwere na nkwa, meekwa ya onyendu ndị Izrel, Faic an caibideil |