1 Samuel 24:18 - Bible Nso18 Gi onwe-gi egosiwo ta na i mewo ezi ihe n'ebe m'nọ: n'ihi na mb͕e Jehova mechibidorom nye n'aka-gi, i b͕ughm. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 E, i gosila m oke obi ebere taa, nʼihi na mgbe Onyenwe anyị nyefere m nʼaka gị, ị gbughị m. Faic an caibideil |