1 Samuel 24:12 - Bible Nso12 Jehova kpe ikpe n'etiti mu na gi, Jehova bọ-kwa-ram ọ́bọ̀ n'aru gi: ma akam agaghi-adi n'aru gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ka Onyenwe anyị kpebie nʼetiti mụ na gị, ka Onyenwe anyị bọọ ọbọ ihe ọjọọ niile i mere. Ma agaghị m emetụ gị aka. Faic an caibideil |