1 Samuel 23:10 - Bible Nso10 Devid we si, Jehova, bú Chineke Israel, orù-Gi anuwo n'ezie na Sọl nāchọ ibiaru Keila, ibibi obodo a n'ihim. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Devid sịrị, “O! Onyenwe anyị, Chineke Izrel, anụla m na Sọl na-achọ ịbịa laa Keila na obodo a nʼiyi nʼihi m nọ nʼebe a. Faic an caibideil |