1 Samuel 22:10 - Bible Nso10 O we juara ya ase n'aka Jehova, nye ya ihe ọ gēri n'uzọ, nye kwa ya mma-agha Gọlaiat onye Filistia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ahimelek jụtaara ya ase site nʼaka Onyenwe anyị, ma nyekwa ya ihe oriri na mma agha Golaịat onye Filistia.” Faic an caibideil |