1 Samuel 21:14 - Bible Nso14 Ekish we si ndi-orù-ya, Le, unu nāhu nwoke a ka o nēme onwe-ya dika onye nāwi ara: n'ìhi gini ka unu mere ka ọ biakutem? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Akish gwara ndị ozi ya okwu sị ha, “Leenụ nwoke a! Ọ bụ onyeisi mebiri! Gịnị mere unu ji kpọtara m ya? Faic an caibideil |