1 Samuel 20:35 - Bible Nso35 O rue, n'ututu, na Jonatan puru je n'ọhia na mb͕e ya na Devid kara àkà, otù nwatakiri-nwoke so kwa ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 Nʼụtụtụ echi ya, dịka ha kara aka, Jonatan gara nʼọhịa, ya na nwantakịrị nwoke so gaa. Faic an caibideil |